Back to feed

Igbo jist

Ekele mu ndi Igbo. A choro ikele chukwu na ihe oma Nile o na emere ezi una ulo. Ekwusi bere bem mana chineke Siri mba. biko umu chukwu tupu I me ihe na uwa mere chukwu nke oma. onye na agba dim ogwu biara ka ogba ya ogu nke abili ano. ke Nwanyi ahu biara mmuo osi chukwu wey kwa mu ihe mana iteike ekweremu. ka Nwanyi ahu gbasiri ogwu ahu. dim eweretere onwuya. egwu wey biam na ahu. ndi iro biara mana chukwu kariri ha. biko soronum kele chineke. 
36 votes
10 108 views

10 comments

Log in to join the conversation
undisclosed ·

Dalu nne

1 Reply
shirley ·

Chineke nyegi ahu isike, Ise

0 Reply
creative ·

Otito diri Chukwu

0 Reply
creative ·

Otito diri Chukwu

0 Reply
favykaren ·

Ekele diri Chineke

0 Reply
nosike ·

Chineke daluuuuu

0 Reply
nosike ·

Ekele dili chineke

0 Reply
nwezi ·

I'm Igbo but I can't read 😭😭

0 Reply
nosike ·

She has sick but got well. She's saying we join her thank God for her health

0 Reply
nosike ·

*she was

0 Reply