Menu
0
Language

Day 1.

Ke-ihe che?
Na m bụ mbụ?
Na m ga-egbu ikpere kpee ekpere?

Ụbochi taa agaala.
Mana agaghịm echefu etu anyanwụ si gharịpu m.
Etu anya gị si dịrị efu gbasaram.

Anam anụ ka obim si e tipia, adasi ni-ime ọnuahụ m.
Mana echeelam anyam ni-iru.

Tupu abali adachaa, agam agbakañu echiche ebea na-ọsọ.